-
Jenesis 28:20-22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Jekọb wee kwe nkwa, sị: “Ọ bụrụ na Chineke anọnyere m ma chebe m n’ihe a m na-eje ma nye m nri m ga-eri nakwa uwe m ga-eyi, 21 ọ bụrụkwa na mụ alọta n’ụlọ nna m n’udo, ọ pụtara na Jehova egosila m na ọ bụ Chineke m. 22 Nkume a m kwụwara ka ọ bụrụ ogidi ga-abụ ụlọ Chineke,+ m ga-enyekwa gị otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ọ bụla ị ga-enye m.”
-