Jenesis 25:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mgbe nwa nke abụọ na-apụta, o jidere Ịsọ nwanne ya aka n’ikiri ụkwụ.+ Aịzik wee gụọ ya Jekọb.*+ Aịzik dị afọ iri isii mgbe Ribeka mụrụ ha. Jenesis 27:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ịsọ wee sị: “Ọ̀ bụ na ọ bụghị ya mere e ji gụọ ya Jekọb,* ka o wee napụ m ihe ruuru m ugboro abụọ a?+ Ọ narala m ihe m kwesịrị inweta dị ka ọkpara.+ Ugbu a, ọ narakwala ngọzi m.”+ Ọ sịkwara: “Ọ̀ bụ na e nweghị ngọzi i doweere m?”
26 Mgbe nwa nke abụọ na-apụta, o jidere Ịsọ nwanne ya aka n’ikiri ụkwụ.+ Aịzik wee gụọ ya Jekọb.*+ Aịzik dị afọ iri isii mgbe Ribeka mụrụ ha.
36 Ịsọ wee sị: “Ọ̀ bụ na ọ bụghị ya mere e ji gụọ ya Jekọb,* ka o wee napụ m ihe ruuru m ugboro abụọ a?+ Ọ narala m ihe m kwesịrị inweta dị ka ọkpara.+ Ugbu a, ọ narakwala ngọzi m.”+ Ọ sịkwara: “Ọ̀ bụ na e nweghị ngọzi i doweere m?”