Jenesis 32:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Nwoke ahụ sịziri ya: “Aha gị agaghịzi abụ Jekọb, kama ọ ga-abụzi Izrel*+ maka na gị na Chineke na ndị mmadụ agbaala mgba,+ n’ikpeazụ, gị emerie.”
28 Nwoke ahụ sịziri ya: “Aha gị agaghịzi abụ Jekọb, kama ọ ga-abụzi Izrel*+ maka na gị na Chineke na ndị mmadụ agbaala mgba,+ n’ikpeazụ, gị emerie.”