Jenesis 31:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jekọb wee bilie kugoro ụmụ ya na ndị nwunye ya n’elu kamel.+ 18 Ọ chịịrị ìgwè anụ ya niile, burukwa akụnụba niile ọ kpatara,+ ya bụ, anụ ụlọ ya ndị o nwetara na Padan-eram, ka ọ lakwuru Aịzik nna ya n’obodo Kenan.+
17 Jekọb wee bilie kugoro ụmụ ya na ndị nwunye ya n’elu kamel.+ 18 Ọ chịịrị ìgwè anụ ya niile, burukwa akụnụba niile ọ kpatara,+ ya bụ, anụ ụlọ ya ndị o nwetara na Padan-eram, ka ọ lakwuru Aịzik nna ya n’obodo Kenan.+