Jenesis 15:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Chineke wee sị Ebram: “Mara amara na ụmụ* gị ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha. Ndị ala ahụ ga-eji ha mere ndị ohu ma mesie ha ike ruo narị afọ anọ (400).+ Ndị Hibru 11:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụ okwukwe mere o ji gaa bụrụ onye mbịarambịa n’ala nkwa ahụ,+ birikwa n’ụlọikwuu,+ ya na Aịzik na Jekọb, ndị e kwere ha na ya otu nkwa ahụ.+
13 Chineke wee sị Ebram: “Mara amara na ụmụ* gị ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha. Ndị ala ahụ ga-eji ha mere ndị ohu ma mesie ha ike ruo narị afọ anọ (400).+
9 Ọ bụ okwukwe mere o ji gaa bụrụ onye mbịarambịa n’ala nkwa ahụ,+ birikwa n’ụlọikwuu,+ ya na Aịzik na Jekọb, ndị e kwere ha na ya otu nkwa ahụ.+