-
Jenesis 36:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ụmụ nwoke ndị a bụ ndị isi Oholibema, nwunye Ịsọ, mụrụ: Jiọsh, Jelam, na Kora. Ọ bụ ha bụ ndị isi Oholibema, nwunye Ịsọ, mụrụ. Oholibema bụ nwa Ena.
-