Jenesis 25:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ihe a bụ aha ụmụ Ishmel n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ọkpara Ishmel bụ Nebeyọt.+ Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Kida,+ Adbiel, Mibsam,+ Jenesis 28:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi ya, Ịsọ gara n’ezinụlọ Ishmel lụrụ Mehalat nwa Ishmel nwa Ebreham. Mehalat bụ nwanne nwaanyị Nebeyọt. Ịsọ lụrụ ya n’elu ụmụ nwaanyị ndị nke ọ lụrụla.+
13 Ihe a bụ aha ụmụ Ishmel n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ọkpara Ishmel bụ Nebeyọt.+ Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Kida,+ Adbiel, Mibsam,+
9 N’ihi ya, Ịsọ gara n’ezinụlọ Ishmel lụrụ Mehalat nwa Ishmel nwa Ebreham. Mehalat bụ nwanne nwaanyị Nebeyọt. Ịsọ lụrụ ya n’elu ụmụ nwaanyị ndị nke ọ lụrụla.+