Jenesis 27:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Aịzik nna ya sịziri ya: “Lee, ị ga-ebi n’ala na-anaghị eme nri, igirigi nke eluigwe agaghịkwa na-adara gị.+ Jenesis 32:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jekọb zipụziri ndị ozi ka ha buru ya ụzọ gakwuru Ịsọ nwanne ya n’ala Sia,+ bụ́ ebe a na-akpọkwa Ịdọm.+
39 Aịzik nna ya sịziri ya: “Lee, ị ga-ebi n’ala na-anaghị eme nri, igirigi nke eluigwe agaghịkwa na-adara gị.+
3 Jekọb zipụziri ndị ozi ka ha buru ya ụzọ gakwuru Ịsọ nwanne ya n’ala Sia,+ bụ́ ebe a na-akpọkwa Ịdọm.+