Jenesis 25:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ịsọ wee sị Jekọb: “Biko, kunyetụ m ofe a na-acha ọbara ọbara ngwa ngwa, n’ihi na ike gwụrụ m.” Ọ bụ ya mere aha ya ji bụrụ Ịdọm.*+ Jenesis 32:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jekọb zipụziri ndị ozi ka ha buru ya ụzọ gakwuru Ịsọ nwanne ya n’ala Sia,+ bụ́ ebe a na-akpọkwa Ịdọm.+
30 Ịsọ wee sị Jekọb: “Biko, kunyetụ m ofe a na-acha ọbara ọbara ngwa ngwa, n’ihi na ike gwụrụ m.” Ọ bụ ya mere aha ya ji bụrụ Ịdọm.*+
3 Jekọb zipụziri ndị ozi ka ha buru ya ụzọ gakwuru Ịsọ nwanne ya n’ala Sia,+ bụ́ ebe a na-akpọkwa Ịdọm.+