Jenesis 14:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha merikwara ndị Horaịt+ nọ n’ugwu ha bụ́ Sia.+ Ha meriri ha ruo El-peran, nke dị n’ala ịkpa. Diuterọnọmi 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị Horaịt+ bibu na Sia, ma ụmụ Ịsọ napụrụ ha ala ha, bibie ha wee bichie n’ebe ha bi,+ otú ndị Izrel ga-eme ala ha ga-enweta, bụ́ nke Jehova ga-enye ha.) Diuterọnọmi 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ bụ ihe o meere ụmụ Ịsọ, bụ́ ndị bi na Sia,+ mgbe o nyeere ha aka ha alaa ndị Horaịt n’iyi,+ ha enwee ike ịnapụ ha ala ha ma bichie ya ruo taa.
12 Ndị Horaịt+ bibu na Sia, ma ụmụ Ịsọ napụrụ ha ala ha, bibie ha wee bichie n’ebe ha bi,+ otú ndị Izrel ga-eme ala ha ga-enweta, bụ́ nke Jehova ga-enye ha.)
22 Ọ bụ ihe o meere ụmụ Ịsọ, bụ́ ndị bi na Sia,+ mgbe o nyeere ha aka ha alaa ndị Horaịt n’iyi,+ ha enwee ike ịnapụ ha ala ha ma bichie ya ruo taa.