Jenesis 25:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ịsọ wee sị Jekọb: “Biko, kunyetụ m ofe a na-acha ọbara ọbara ngwa ngwa, n’ihi na ike gwụrụ m.” Ọ bụ ya mere aha ya ji bụrụ Ịdọm.*+ Jenesis 36:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ịsọ wee biri n’ala Sia bụ́ ugwu ugwu.+ Ọ bụ Ịsọ bụ Ịdọm.+
30 Ịsọ wee sị Jekọb: “Biko, kunyetụ m ofe a na-acha ọbara ọbara ngwa ngwa, n’ihi na ike gwụrụ m.” Ọ bụ ya mere aha ya ji bụrụ Ịdọm.*+