Jenesis 42:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ bụ Josef bụ onyeisi n’Ijipt,+ ọ bụkwa ya na-eresị ndị si n’ebe niile n’ụwa ọka.+ N’ihi ya, ụmụnne Josef bịara hulata kpọọrọ ya isiala.+ Jenesis 42:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ozugbo ahụ, Josef chetara nrọ ndị ọ rọrọ banyere ha.+ O wee gwa ha, sị: “Unu bụ ndị nnyopụta! Unu bịara ka unu chọpụta ebe ndị unu nwere ike isi bata lụso anyị agha.”
6 Ọ bụ Josef bụ onyeisi n’Ijipt,+ ọ bụkwa ya na-eresị ndị si n’ebe niile n’ụwa ọka.+ N’ihi ya, ụmụnne Josef bịara hulata kpọọrọ ya isiala.+
9 Ozugbo ahụ, Josef chetara nrọ ndị ọ rọrọ banyere ha.+ O wee gwa ha, sị: “Unu bụ ndị nnyopụta! Unu bịara ka unu chọpụta ebe ndị unu nwere ike isi bata lụso anyị agha.”