Jenesis 37:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe e mechara, Josef rọrọ nrọ ma kọọrọ ya ụmụnne ya.+ Ha wee hụkwuo ihe mere ha ga-eji kpọọ ya asị.
5 Mgbe e mechara, Josef rọrọ nrọ ma kọọrọ ya ụmụnne ya.+ Ha wee hụkwuo ihe mere ha ga-eji kpọọ ya asị.