Jenesis 42:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha gwara ibe ha, sị: “O doro anya na ọ bụ n’ihi nwanne anyị nwoke ka e ji na-ata anyị ahụhụ,+ maka na anyị hụrụ otú o si na-ewute ya mgbe ọ na-arịọ anyị ka anyị meere ya ebere, ma anyị egeghị ya ntị. Ọ bụ ya mere nsogbu a ji bịara anyị.”
21 Ha gwara ibe ha, sị: “O doro anya na ọ bụ n’ihi nwanne anyị nwoke ka e ji na-ata anyị ahụhụ,+ maka na anyị hụrụ otú o si na-ewute ya mgbe ọ na-arịọ anyị ka anyị meere ya ebere, ma anyị egeghị ya ntị. Ọ bụ ya mere nsogbu a ji bịara anyị.”