Jenesis 37:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Izrel hụrụ Josef n’anya karịa ụmụ ya niile ndị ọzọ+ n’ihi na ọ bụ nwa ọ mụrụ n’agadi. Ọ kwakwaara ya uwe pụrụ iche.*
3 Izrel hụrụ Josef n’anya karịa ụmụ ya niile ndị ọzọ+ n’ihi na ọ bụ nwa ọ mụrụ n’agadi. Ọ kwakwaara ya uwe pụrụ iche.*