Ọpụpụ 40:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Dọsa igbe ọgbụgba ndụ* ahụ n’ime ya,+ jirikwa ákwà mgbochi gechie Igbe ahụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 10:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ha wee si n’ugwu Jehova pụwa+ gaa ije ụbọchị atọ. E bukwa igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova na-aga n’ihu ha n’ụbọchị atọ ahụ, ka ha chọta ebe ha ga-ezu ike.+
33 Ha wee si n’ugwu Jehova pụwa+ gaa ije ụbọchị atọ. E bukwa igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova na-aga n’ihu ha n’ụbọchị atọ ahụ, ka ha chọta ebe ha ga-ezu ike.+