Ndị Hibru 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’elu igbe ahụ, e nwere ndị cherob dị ebube, ndị ji nku ha sachie okwuchi igbe ahụ.*+ Ma ihe a abụghị oge a ga-ekwucha ihe niile gbasara ihe ndị a.
5 N’elu igbe ahụ, e nwere ndị cherob dị ebube, ndị ji nku ha sachie okwuchi igbe ahụ.*+ Ma ihe a abụghị oge a ga-ekwucha ihe niile gbasara ihe ndị a.