-
2 Ihe E Mere 13:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 N’ụtụtụ ọ bụla nakwa ná mgbede ọ bụla, ha na-achụrụ Jehova àjà a na-esu ọkụ,+ na-amụnyekwa insens na-esi ísì ọma.+ Ha na-edosa achịcha a na-enye Chineke+ na tebụl e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ. Ná mgbede ọ bụla, ha na-aga n’ihe e ji ọlaedo rụọ e ji adọsa ọkụ,* mụnye ọkụ na ya.+ Ha na-eme ihe ndị a n’ihi na Jehova bụ́ Chineke anyị chọrọ ka anyị na-eme ha. Ma ununwa anaghịzi eme ha.
-