Ọpụpụ 30:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Jiri ha mepụta mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ. A ga-agwakọta ha nke ọma.*+ Ọ ga-abụ mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ. Ọpụpụ 30:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Onye ọ bụla nke mere mmanụ otite dị ka ya ma tee ya onye na-abụghị onye nchụàjà,* a ga-egbu ya.’”*+ Ọpụpụ 40:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ị ga-ewerezi mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ+ tee ụlọikwuu ahụ na ihe niile dị n’ime ya mmanụ+ ma mee ka ya na arịa ya niile dị nsọ, ka ọ bụrụ ihe dị nsọ.
25 Jiri ha mepụta mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ. A ga-agwakọta ha nke ọma.*+ Ọ ga-abụ mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ.
33 Onye ọ bụla nke mere mmanụ otite dị ka ya ma tee ya onye na-abụghị onye nchụàjà,* a ga-egbu ya.’”*+
9 Ị ga-ewerezi mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ+ tee ụlọikwuu ahụ na ihe niile dị n’ime ya mmanụ+ ma mee ka ya na arịa ya niile dị nsọ, ka ọ bụrụ ihe dị nsọ.