Ọpụpụ 25:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ị ga-etinye Ihe Àmà m ga-enye gị n’ime Igbe ahụ.+ Ọpụpụ 31:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ozugbo ọ gwachara Mosis okwu n’Ugwu Saịnaị, o bunyere ya mbadamba nkume abụọ e dere Ihe Àmà ahụ.+ Ọ bụ mkpịsị aka Chineke dere ihe ná mbadamba nkume ndị ahụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mosis chịsaziri mkpara ndị ahụ n’ihu Jehova, n’ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya.*
18 Ozugbo ọ gwachara Mosis okwu n’Ugwu Saịnaị, o bunyere ya mbadamba nkume abụọ e dere Ihe Àmà ahụ.+ Ọ bụ mkpịsị aka Chineke dere ihe ná mbadamba nkume ndị ahụ.+