46 Mosis na Erọn na ndị isi Izrel debara aha ndị Livaị niile a n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara. 47 Ha dị malite n’afọ iri atọ ruo afọ iri ise. E kenyekwara ha niile ozi ha ga na-eje na ibu ha ga na-ebu n’ihe gbasara ụlọikwuu nzute.+