Ọpụpụ 6:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Erọn lụrụ Elaịsheba nwa Aminadab, nwanne nwaanyị Nashọn.+ Ọ mụụrụ ya Nedab, Abaịhu, Elieza, na Ịtama.+ Ọnụ Ọgụgụ 4:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọ bụ ya bụ ọrụ ezinụlọ ụmụ Geshọn ga na-arụ n’ụlọikwuu nzute.+ Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ga na-ahụ maka ọrụ ha na-arụ.+ 1 Ihe E Mere 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ụmụ Amram+ bụ Erọn,+ Mosis,+ na Miriam.+ Ụmụ Erọn bụ Nedab, Abaịhu,+ Elieza,+ na Ịtama.+
23 Erọn lụrụ Elaịsheba nwa Aminadab, nwanne nwaanyị Nashọn.+ Ọ mụụrụ ya Nedab, Abaịhu, Elieza, na Ịtama.+
28 Ọ bụ ya bụ ọrụ ezinụlọ ụmụ Geshọn ga na-arụ n’ụlọikwuu nzute.+ Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ga na-ahụ maka ọrụ ha na-arụ.+