Ọpụpụ 12:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ndị Izrel wee si na Ramesis+ pụọ gawa Sọkọt.+ Ha dị narị puku ụmụ nwoke isii (600,000) ji ụkwụ aga, ma e wepụ ụmụntakịrị.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:45, 46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 E debara aha ndị Izrel niile dị afọ iri abụọ gbagowe, bụ́ ndị nwere ike ịga agha n’Izrel, n’akwụkwọ. E debara aha ha n’akwụkwọ n’ọnụmara n’ọnụmara. 46 Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise (603,550).+
37 Ndị Izrel wee si na Ramesis+ pụọ gawa Sọkọt.+ Ha dị narị puku ụmụ nwoke isii (600,000) ji ụkwụ aga, ma e wepụ ụmụntakịrị.+
45 E debara aha ndị Izrel niile dị afọ iri abụọ gbagowe, bụ́ ndị nwere ike ịga agha n’Izrel, n’akwụkwọ. E debara aha ha n’akwụkwọ n’ọnụmara n’ọnụmara. 46 Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise (603,550).+