Ọpụpụ 28:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ị ga-ewere nkume ọnịks+ abụọ ma denye aha ụmụ Izrel* na ha,+ 10 aha isii n’otu nkume nakwa aha isii fọrọ afọ na nkume nke ọzọ. Ị ga-edenye aha ha n’usoro e si mụọ ha.
9 “Ị ga-ewere nkume ọnịks+ abụọ ma denye aha ụmụ Izrel* na ha,+ 10 aha isii n’otu nkume nakwa aha isii fọrọ afọ na nkume nke ọzọ. Ị ga-edenye aha ha n’usoro e si mụọ ha.