Ọpụpụ 30:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Jiri ọla kọpa kpụọ nnukwu ite na ihe a ga-eji adọkwasị ya.+ Dọsa ya n’agbata ụlọikwuu nzute na ebe ịchụàjà ma gbanye ya mmiri.+ Ọpụpụ 38:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O wee jiri ọla kọpa kpụọ nnukwu ite+ na ihe e ji adọkwasị ya. Ihe o ji kpụọ ha bụ enyo* a natara ụmụ nwaanyị ndị a haziri ka ha na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.
18 “Jiri ọla kọpa kpụọ nnukwu ite na ihe a ga-eji adọkwasị ya.+ Dọsa ya n’agbata ụlọikwuu nzute na ebe ịchụàjà ma gbanye ya mmiri.+
8 O wee jiri ọla kọpa kpụọ nnukwu ite+ na ihe e ji adọkwasị ya. Ihe o ji kpụọ ha bụ enyo* a natara ụmụ nwaanyị ndị a haziri ka ha na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.