-
Jenesis 41:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ma n’ụtụtụ, obi ezughị ya ike. N’ihi ya, o ziri ozi, e wee kpọọrọ ya ndị niile bụ́ ndị dibia anwansi n’Ijipt na ndị niile ma ihe n’Ijipt. Fero kọọrọ ha nrọ ndị ọ rọrọ, ma e nweghị onye nwere ike ịkọwara Fero nrọ ndị ahụ.
-