-
Ọpụpụ 18:2-4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Jetro, nna nwunye Mosis, lekọtawara Zipora, nwunye Mosis, mgbe a kpọlataara ya Zipora 3 na ụmụ ya ndị nwoke abụọ.+ Aha a gụrụ otu n’ime ha bụ Geshọm*+ maka na Mosis sịrị, “Abụrụla m onye mbịarambịa ná mba ọzọ.” 4 A gụrụ onye nke ọzọ Eliiza* maka na ọ sịrị “Chineke nke nna m bụ onye na-enyere m aka, onye napụtara m ka Fero ghara iji mma agha gbuo m.”+
-