Ọrụ Ndịozi 7:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mgbe o kwuru ihe a, Mosis gbara ọsọ gbaga Midian, birizie ebe ahụ, lụọ nwaanyị, mụta ụmụ nwoke abụọ.+
29 Mgbe o kwuru ihe a, Mosis gbara ọsọ gbaga Midian, birizie ebe ahụ, lụọ nwaanyị, mụta ụmụ nwoke abụọ.+