Ọpụpụ 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Onye nchụàjà Midian+ nwere ụmụ nwaanyị asaa. Ụmụ nwaanyị ahụ bịara isere mmiri ka ha gbajuo ihe anụmanụ ji aṅụ mmiri, ka ha wee nye ìgwè ewu na atụrụ nna ha mmiri. Ọpụpụ 18:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jetro onye nchụàjà Midian, nna nwunye Mosis,+ nụrụ ihe niile Chineke meere Mosis na ndị ya Izrel, otú Jehova si kpọpụta ndị Izrel n’Ijipt.+
16 Onye nchụàjà Midian+ nwere ụmụ nwaanyị asaa. Ụmụ nwaanyị ahụ bịara isere mmiri ka ha gbajuo ihe anụmanụ ji aṅụ mmiri, ka ha wee nye ìgwè ewu na atụrụ nna ha mmiri.
18 Jetro onye nchụàjà Midian, nna nwunye Mosis,+ nụrụ ihe niile Chineke meere Mosis na ndị ya Izrel, otú Jehova si kpọpụta ndị Izrel n’Ijipt.+