Jenesis 26:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’abalị ahụ, Jehova pụtara n’ihu ya, sị ya: “Abụ m Chineke Ebreham nna gị.+ Atụla egwu,+ n’ihi na m nọnyeere gị. M ga-agọzi gị ma mee ka ụmụ* gị dị ọtụtụ n’ihi Ebreham ohu m.”+
24 N’abalị ahụ, Jehova pụtara n’ihu ya, sị ya: “Abụ m Chineke Ebreham nna gị.+ Atụla egwu,+ n’ihi na m nọnyeere gị. M ga-agọzi gị ma mee ka ụmụ* gị dị ọtụtụ n’ihi Ebreham ohu m.”+