Jenesis 28:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova guzokwa n’elu elu steepụ ahụ wee sị: “Abụ m Jehova Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a i dina na ya.+ Matiu 22:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.’+ Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama ọ bụ nke ndị dị ndụ.”+
13 Jehova guzokwa n’elu elu steepụ ahụ wee sị: “Abụ m Jehova Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a i dina na ya.+
32 ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.’+ Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama ọ bụ nke ndị dị ndụ.”+