Ọpụpụ 23:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi na mmụọ ozi m ga-ebutere unu ụzọ ma kpọbata unu n’ala ndị Amọraịt, ndị Het, ndị Perizaịt, ndị Kenan, ndị Haịvaịt, nakwa n’ala ndị Jebus. M ga-ekpochapụkwa ha.+
23 N’ihi na mmụọ ozi m ga-ebutere unu ụzọ ma kpọbata unu n’ala ndị Amọraịt, ndị Het, ndị Perizaịt, ndị Kenan, ndị Haịvaịt, nakwa n’ala ndị Jebus. M ga-ekpochapụkwa ha.+