Ọpụpụ 4:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echetala ndị Izrel+ nakwa na ọ hụla otú e si na-emekpa ha ahụ́,+ ha hulatara ala kpọọ isiala.
31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echetala ndị Izrel+ nakwa na ọ hụla otú e si na-emekpa ha ahụ́,+ ha hulatara ala kpọọ isiala.