-
Ndị Hibru 9:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ma, mgbe Kraịst bịara ka nnukwu onye nchụàjà, o wetara ihe ọma ndị dị ugbu a. Ọ banyekwara n’ụlọikwuu ka ukwuu a na-ejighị aka rụọ, nke kakwa zuo okè, ya bụ, nke na-adịghị n’ụwa a.
-