Ọpụpụ 7:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma m ga-ekwe ka obi Fero kpọchie.+ M ga-eme ọtụtụ ihe àmà, rụọkwa ọtụtụ ọrụ ebube n’Ijipt.+ Ọpụpụ 12:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ndị Ijipt wee malite ịgwa ndị Izrel ka ha pụwa ọsọ ọsọ+ n’ala ha, ha nọ na-asị, “n’ihi na anyị niile anwụọla anwụọ!”+ Diuterọnọmi 6:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova wee na-eme ihe àmà ma na-arụ ọrụ ebube ndị dị ukwuu na ndị kpataara Ijipt+ na Fero na ezinụlọ ya niile ahụhụ n’ihu anyị.+
33 Ndị Ijipt wee malite ịgwa ndị Izrel ka ha pụwa ọsọ ọsọ+ n’ala ha, ha nọ na-asị, “n’ihi na anyị niile anwụọla anwụọ!”+
22 Jehova wee na-eme ihe àmà ma na-arụ ọrụ ebube ndị dị ukwuu na ndị kpataara Ijipt+ na Fero na ezinụlọ ya niile ahụhụ n’ihu anyị.+