Ọpụpụ 23:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “M na-ezipụ mmụọ ozi ka o butere unu ụzọ,+ ka o chebe unu n’ụzọ ma kpọbata unu n’ebe m kwadebere.+ Ọpụpụ 32:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Gaa duru ndị a gawa n’ebe m gwara gị. Lee, mmụọ ozi m ga-ebutere gị ụzọ.+ M ga-atakwa ha ahụhụ maka mmehie ha n’ụbọchị m ga-eme ka ha zaa ajụjụ maka ya.”
20 “M na-ezipụ mmụọ ozi ka o butere unu ụzọ,+ ka o chebe unu n’ụzọ ma kpọbata unu n’ebe m kwadebere.+
34 Gaa duru ndị a gawa n’ebe m gwara gị. Lee, mmụọ ozi m ga-ebutere gị ụzọ.+ M ga-atakwa ha ahụhụ maka mmehie ha n’ụbọchị m ga-eme ka ha zaa ajụjụ maka ya.”