Ọnụ Ọgụgụ 11:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Joshụa+ nwa Nọn, onye na-ejere Mosis ozi kemgbe ọ bụ okorobịa, kwuru, sị: “Onyenwe m Mosis, kwụsị ha ime otú ahụ.”+ Diuterọnọmi 1:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ọ bụ Joshụa nwa Nọn, onye na-ejere gị ozi,*+ ga-abanye n’ala ahụ.’+ Mee ka ọ dị ike+ n’ihi na ọ bụ ya ga-eduru ndị Izrel banye n’ala ahụ ka ha nweta ya.”) Joshụa 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Mgbe Mosis ohu Jehova nwụrụ, Jehova gwara Joshụa*+ nwa Nọn, onye na-ejere Mosis ozi,+ sị:
28 Joshụa+ nwa Nọn, onye na-ejere Mosis ozi kemgbe ọ bụ okorobịa, kwuru, sị: “Onyenwe m Mosis, kwụsị ha ime otú ahụ.”+
38 Ọ bụ Joshụa nwa Nọn, onye na-ejere gị ozi,*+ ga-abanye n’ala ahụ.’+ Mee ka ọ dị ike+ n’ihi na ọ bụ ya ga-eduru ndị Izrel banye n’ala ahụ ka ha nweta ya.”)