Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 27:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Ị ga-arụ bọket a ga-eji na-ekpopụ ntụ ya,* rụọkwa shọvel, efere, ndụdụ, na ihe ndị e ji agụnye ọkụ. Ị ga-ejikwa ọla kọpa rụọ arịa ya niile.+

  • Levitikọs 4:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 “‘Ma akpụkpọ oké ehi ahụ, ya na anụ ya niile, isi ya, ụkwụ ya, eriri afọ ya, na nsị ya,+ 12 ya bụ, ihe niile fọrọ n’oké ehi ahụ, ka ọ ga-ahụ na e bupụrụ ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu ma buga ha n’ebe dị ọcha, n’ebe a na-ekpofu ntụ.* Ọ ga-edokwasị ha n’elu nkụ kpọọ ha ọkụ.+ Ọ bụ n’ebe a na-ekpofu ntụ ka a ga-akpọ ha ọkụ.

  • Levitikọs 6:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Onye nchụàjà ga-eyiri uwe linin+ o ji arụ ọrụ nchụàjà, yirikwa uwe úkwù*+ yichie ọtọ ya. Ọ ga-ekpopụzi ntụ*+ si n’àjà a na-esu ọkụ nke ọkụ repịara n’ebe ịchụàjà ma kposa ya n’akụkụ ebe ịchụàjà.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya