26 “Ị ga-eji ya tee ụlọikwuu nzute na igbe ọgbụgba ndụ mmanụ,+ 27 teekwa tebụl ahụ na arịa ya niile, ihe e ji adọsa ọkụ na arịa ya niile, ebe ịchụàjà insens ahụ, 28 ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ na arịa ya niile, na nnukwu ite ahụ na ihe a ga-eji adọkwasị ya.