Levitikọs 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “‘Ọ bụrụ na ị ga-eji achịcha e mere n’ekwú chụọ àjà ọka, ọ ga-abụ achịcha e ji ntụ ọka e gwere nke ọma mee, ya bụ, ogbe achịcha ndị na-ekoghị eko dị okirikiri a gwara mmanụ ma ọ bụ achịcha ndị na-ekoghị eko dị fere fere a wụrụ mmanụ.+ Levitikọs 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Ihe a bụ iwu ga na-achị àjà ọka:+ Ọ bụ ụmụ Erọn ndị nwoke ga na-eweta ya n’ihu Jehova, n’ihu ebe ịchụàjà.
4 “‘Ọ bụrụ na ị ga-eji achịcha e mere n’ekwú chụọ àjà ọka, ọ ga-abụ achịcha e ji ntụ ọka e gwere nke ọma mee, ya bụ, ogbe achịcha ndị na-ekoghị eko dị okirikiri a gwara mmanụ ma ọ bụ achịcha ndị na-ekoghị eko dị fere fere a wụrụ mmanụ.+
14 “‘Ihe a bụ iwu ga na-achị àjà ọka:+ Ọ bụ ụmụ Erọn ndị nwoke ga na-eweta ya n’ihu Jehova, n’ihu ebe ịchụàjà.