Ọpụpụ 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ozugbo Erọn gwachara nzukọ Izrel niile okwu, ha tụgharịrị chee ihu n’ala ịkpa ahụ. Ma lee, ebube Jehova pụtara n’ígwé ojii.+ Ọpụpụ 24:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ebube Jehova+ dịgidere n’Ugwu Saịnaị,+ ígwé ojii kpuchikwara ugwu ahụ ruo ụbọchị isii. N’ụbọchị nke asaa, Chineke si n’ígwé ojii kpọọ Mosis. Ọpụpụ 40:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ígwé ojii malitere ikpuchi ụlọikwuu nzute ahụ. Ebube Jehova wee ju n’ụlọikwuu ahụ.+
10 Ozugbo Erọn gwachara nzukọ Izrel niile okwu, ha tụgharịrị chee ihu n’ala ịkpa ahụ. Ma lee, ebube Jehova pụtara n’ígwé ojii.+
16 Ebube Jehova+ dịgidere n’Ugwu Saịnaị,+ ígwé ojii kpuchikwara ugwu ahụ ruo ụbọchị isii. N’ụbọchị nke asaa, Chineke si n’ígwé ojii kpọọ Mosis.