-
Levitikọs 4:3, 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 “‘Ọ bụrụ na onye nchụàjà e tere mmanụ*+ emehie+ wee mee ka ikpe ma ndị Izrel, ọ ga-ewetara Jehova oké ehi ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere.+ 4 Ọ ga-akpụta oké ehi ahụ n’ihu Jehova n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ ma bikwasị aka ya n’isi oké ehi ahụ. Ọ ga-egbukwa oké ehi ahụ n’ihu Jehova.+
-