Ndị Ikpe 6:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mmụọ ozi Jehova wee setịa ọnụ mkpara o ji n’aka metụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko, ọkụ wee si na nkume ahụ pụta rechapụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko.+ Mmụọ ozi Jehova wee pụọ, ọ hụghịzi ya. 1 Ihe E Mere 21:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Devid wee rụọrọ Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà a na-esu ọkụ na àjà udo. Ọ kpọkukwara Jehova, ya aza ya. Otú o si za ya bụ na ọkụ+ si n’eluigwe bịa rechapụ àjà ahụ a na-esu ọkụ nke dị n’elu ebe ịchụàjà ahụ.
21 Mmụọ ozi Jehova wee setịa ọnụ mkpara o ji n’aka metụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko, ọkụ wee si na nkume ahụ pụta rechapụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko.+ Mmụọ ozi Jehova wee pụọ, ọ hụghịzi ya.
26 Devid wee rụọrọ Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà a na-esu ọkụ na àjà udo. Ọ kpọkukwara Jehova, ya aza ya. Otú o si za ya bụ na ọkụ+ si n’eluigwe bịa rechapụ àjà ahụ a na-esu ọkụ nke dị n’elu ebe ịchụàjà ahụ.