-
2 Ihe E Mere 7:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ebube Jehova dịkwa n’elu ụlọ ahụ. Ndị Izrel niile nọkwa na-ekiri ọkụ ahụ na ihe niile na-emenụ. Ha hulatakwara ala na pevment, kpọọ isiala ma kelee Jehova “n’ihi na ọ dị mma. Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”
-