Luk 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O wee gwa nwoke ahụ ka ọ ghara ịkọrọ onye ọ bụla. Ọ sịrị ya: “Kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị, nyekwa ihe Mosis kwuru na onye ekpenta ga-enye ma ọ dị ọcha,+ ka e wee mara na a gwọọla gị.”+ Luk 17:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe ọ hụrụ ha, ọ sịrị ha: “Gaanụ gosi ndị nchụàjà onwe unu.”+ Ma ka ha na-aga, a gwọrọ ha.+
14 O wee gwa nwoke ahụ ka ọ ghara ịkọrọ onye ọ bụla. Ọ sịrị ya: “Kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị, nyekwa ihe Mosis kwuru na onye ekpenta ga-enye ma ọ dị ọcha,+ ka e wee mara na a gwọọla gị.”+