Levitikọs 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma ọ bụrụ na ntụpọ ahụ pụtara ya n’ahụ́ na-acha ọcha ma ọ dịghị ka ọ̀ bara ime, ọ bụrụkwa na ajị dị n’ebe ahụ achawabeghị ọcha, onye nchụàjà ga-akpọpụ onye ahụ iche ruo ụbọchị asaa.+ Levitikọs 14:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 onye nchụàjà ga-esi n’ụlọ ahụ pụta gaa n’ebe e si abanye n’ụlọ ahụ. Ọ ga-emechi ụlọ ahụ ka a ghara ịbanye na ya ruo ụbọchị asaa.+ Ọnụ Ọgụgụ 12:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 E wee si n’ebe ha mara ụlọikwuu kpọpụ Miriam iche ruo ụbọchị asaa.+ Ndị Izrel akwagaghị ebe ọzọ ruo mgbe a kpọbatara Miriam.
4 Ma ọ bụrụ na ntụpọ ahụ pụtara ya n’ahụ́ na-acha ọcha ma ọ dịghị ka ọ̀ bara ime, ọ bụrụkwa na ajị dị n’ebe ahụ achawabeghị ọcha, onye nchụàjà ga-akpọpụ onye ahụ iche ruo ụbọchị asaa.+
38 onye nchụàjà ga-esi n’ụlọ ahụ pụta gaa n’ebe e si abanye n’ụlọ ahụ. Ọ ga-emechi ụlọ ahụ ka a ghara ịbanye na ya ruo ụbọchị asaa.+
15 E wee si n’ebe ha mara ụlọikwuu kpọpụ Miriam iche ruo ụbọchị asaa.+ Ndị Izrel akwagaghị ebe ọzọ ruo mgbe a kpọbatara Miriam.