Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 9:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Ma unu erikọtala anụmanụ na ọbara ya, ya bụ, ndụ* ya.+

  • Levitikọs 3:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 “‘Unu erila abụba ọ bụla ma ọ bụ ọbara ọ bụla.+ Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe n’ebe niile unu ga-ebi.’”

  • Levitikọs 7:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 “‘Unu erila ọbara ọ bụla+ n’ebe ọ bụla unu bi, ma ọ̀ bụ nke nnụnụ ma ọ̀ bụ nke anụmanụ ọzọ.

  • Levitikọs 19:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 “‘Unu erila ihe ọ bụla ọbara dị na ya.+

      “‘Unu agbala afa ka unu mata ihe ga-eme n’ọdịnihu. Unu emekwala anwansi.*+

  • 1 Samuel 14:33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 A gakwara kọọrọ Sọl, sị: “Ndị Izrel emehiela Jehova. Ha na-erikọta anụ na ọbara ya.”+ Sọl wee sị: “Unu akpaala àgwà ka ndị na-enweghị okwukwe. Kwataranụ m otu nnukwu nkume ozugbo.”

  • Ọrụ Ndịozi 15:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Kama ka e degara ha akwụkwọ ka ha jụ ihe ọ bụla gbasara ikpere arụsị,+ ghara ịkwa iko,*+ ghara iri anụ a nyagburu anyagbu,* gharakwa iri ọbara.+

  • Ọrụ Ndịozi 15:29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 ka unu jụ ihe ọ bụla gbasara ikpere arụsị,+ ghara iri ọbara,+ ghara iri anụ a nyagburu anyagbu,*+ gharakwa ịkwa iko.*+ Ọ bụrụ na unu elezie anya jụ ihe ndị a, ọ ga-adịrị unu mma. Nọrọnụ nke ọma.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya