Ọpụpụ 20:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu+ n’ihi na Jehova ga-ata onye ji aha ya eme ihe efu ahụhụ.+ Matiu 5:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 “Unu nụkwara na a gwara ndị oge ochie, sị: ‘Ahapụla ime ihe ị ṅụrụ n’iyi,+ kama mezuo nkwa i kwere Jehova.’*+ Matiu 5:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Naanị ka ‘Ee’ unu kwuru bụrụ ee, ka ‘Ee e’ unu kwuru bụrụ ee e,+ n’ihi na ihe gafere ihe ndị a si n’aka ajọ onye ahụ.+ Jems 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Karịchaa, ụmụnna m, kwụsịnụ ịṅụ iyi. Unu ejila eluigwe ma ọ bụ ụwa ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ ṅụọ iyi. Kama ka “Ee” unu kwuru bụrụ ee, ka “Ee e” unu kwuru bụrụkwa ee e,+ ka Chineke wee ghara ikpe unu ikpe.
7 “Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu+ n’ihi na Jehova ga-ata onye ji aha ya eme ihe efu ahụhụ.+
33 “Unu nụkwara na a gwara ndị oge ochie, sị: ‘Ahapụla ime ihe ị ṅụrụ n’iyi,+ kama mezuo nkwa i kwere Jehova.’*+
37 Naanị ka ‘Ee’ unu kwuru bụrụ ee, ka ‘Ee e’ unu kwuru bụrụ ee e,+ n’ihi na ihe gafere ihe ndị a si n’aka ajọ onye ahụ.+
12 Karịchaa, ụmụnna m, kwụsịnụ ịṅụ iyi. Unu ejila eluigwe ma ọ bụ ụwa ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ ṅụọ iyi. Kama ka “Ee” unu kwuru bụrụ ee, ka “Ee e” unu kwuru bụrụkwa ee e,+ ka Chineke wee ghara ikpe unu ikpe.