-
1 Ndị Eze 18:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Ka ha kpụnye anyị oké ehi abụọ, ka ha họrọkwa otu oké ehi ma bọkasịa ya, dokwasịkwa ya n’elu nkụ, ma ha agaghị etinye ya ọkụ. M ga-abọkasị oké ehi nke ọzọ, dokwasịkwa ya n’elu nkụ, ma agaghị m etinye ya ọkụ.
-