-
Levitikọs 13:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Onye nchụàjà ga-eleru ihe ahụ mere ya n’ahụ́ anya. Ọ bụrụ na ajị dị n’ebe ahụ achawala ọcha, ọ bụrụkwa na ihe ahụ mere ya bara ime, ọ bụ ọrịa ekpenta. Onye nchụàjà ga-eleru ya anya ma kwuo na onye ahụ adịghị ọcha.
-
-
Levitikọs 15:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ọ bụ onye na-adịghị ọcha n’ihi ihe ahụ na-agbapụta ya n’ahụ́, ma ihe ahụ ọ̀ ka nọ na-agbapụta ya n’ihe o ji bụrụ nwoke ma ọ̀ sụchiri ihe o ji bụrụ nwoke, ọ ka bụ onye na-adịghị ọcha.
-